Abeti Masikini
From Wikipedia, the free encyclopedia
Elisabeth Finant (9 Nọvemba na AFỌ 1954), nke a maara dị ka Abeti Masikini, bụ onye na-agụ egwu si Belgian Congo onye na-arụsi ọrụ ike na France site na afọ1971 ruo mgbe ọ nwụrụ na afọ 1994 mgbe ọ dị afọ 39. Egwú ya sitere n'ụdị dịgasị iche iche, gụnyere soukous, Congolese rumba, egwu ọdịnala, na blues. O dekọrọ abọm iri abụọ na otu n'oge ọrụ ya maka ọtụtụ akara ndekọ gụnyere RCA Records na Polygram Records na ndị ọzọ.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Democratic Republic of the Congo |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Novemba 1954 |
Ebe ọmụmụ | Kisangani, Belgian Congo |
Ụbọchị ọnwụ ya | 28 Septemba 1994 |
Ebe ọ nwụrụ | Villejuif |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
ihe kpatara ọnwụ | ọrịa cancer akpa nwa |
Ńnà | Jean-Pierre Finant |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
ngwa egwu | olu egwụ |
Ọrụ ama ama | Dixième anniversaire |
ụdị | soukous |
Ihe nrite | Knight of the National Order of the Leopard |
Close