Chafia Rochdi
Tunisian omee na-agụ egwú / From Wikipedia, the free encyclopedia
Zakia Bent Haj Boubaker Marrakchi, onye a maara nke ọma site na aha egwu ya bụ Chafia Rochdi na Nana (November 7, 1910 - July 21, 1989) bụ onye na-agụ egwu na onye na-eme ihe nkiri na mba Tunisia.