Dalia El Behery
From Wikipedia, the free encyclopedia
Dalia Mahmoud Quotb El Behery (amụrụ n'October 15, 1970) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri. O meriri Miss Egypt n'afọ 1990, wee bụrụ onye nke iri abụọ na asaa na asọmpi Miss Universe nke 1990 na Los Angeles.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | داليا البحيرى |
Aha ọmụmụ | داليا محمود قطب البحيرى |
Aha enyere | Dalia |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Ọktoba 1970 |
Ebe ọmụmụ | Tanta |
Asụsụ obodo | Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
Ọrụ ọ na-arụ | model, oko akuko ihe onyonyo, omee, onye asọmpi ịma mma |
ebe agụmakwụkwọ | Helwan University |
Ihe nrite | Miss Elegant Egypt |
Close