Funke Opeke
Onye injinia eletrọnịkị Naijiria. / From Wikipedia, the free encyclopedia
Funke Opeke bụ onye injinia nke ihe ọbụla gbasara eletriki, doro anya. Ọ bụ ya guzobere otu akpọrọ 'Main Street Technologies' ma nnukwu onye isi nke ụlọ ọrụ Main One Cable Company, Ụlọ ọrụ a na-ahụ maka mgbasa ozi nakwa nzikọrịta ozi. Ụlọ ọrụ a di na Lagos nke Nigeria. Ụlọ ọrụ ya bụ 'MainOne bu ụlọ ọrrụ kacha n;ihe gbasara igbo mkpa nzikọrita ozi nakwa mbasa ozi na West Africa.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha enyere | Funke |
aha ezinụlọ ya | Opeke |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
Ebe ọmụmụ | Ibadan |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
Ọrụ ọ na-arụ | injinia |
ụdị ọrụ ya | Intanet |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum Obafemi Awolowo, Columbia University, Fu Foundation School of Engineering and Applied Science |
ogo mmụta | Bachelor of Science, Master of Science |
Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women, Q117075585, All African Businesswoman of the year |
Close