Soheir Zaki
From Wikipedia, the free encyclopedia
Soheir Zaki (Arabic: سهير زكي, amụrụ na Mansoura, Egypt na Jenụwarị 4, 1945) bụ onye Egypt na-agba egwu afọ na onye na-eme ihe nkiri. Ọ pụtara na ihe karịrị ihe nkiri otu narị nke ndị Ijipt site na 1960s ruo 1980s.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Jenụwarị 1945 |
Ebe ọmụmụ | Mansoura |
Dị/nwunye | Q110711234 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
Ọrụ ọ na-arụ | Ọgba egwu, omee |
Ọrụ ama ama | Q28000524, The Man With Five Faces |
dance style | belly dance |
Close