Ȯra Abia
Steeti dị na Naijiria / From Wikipedia, the free encyclopedia
Ȯra Abia (State nk'Chineke) bu state no n'ime Naigeria. Isị ya bu Umuahia, tomadi Aba bu ebe ahia ukwu ya no.
More information Oge/afọ mmalite, aha gọọmenti ...
Oge/afọ mmalite | 27 Ọgọọst 1991 |
---|---|
aha gọọmenti | Abia |
akara ala | Abia |
asụsụ njieme | Bekee |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi steeti | Umuahia |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 5°25′0″N 7°30′0″E |
geoshape | Data:Nigeria/Abia.map |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Governor of Abia State |
Executive òtù | Executive Council of Abia State |
òtù omebe iwu | Abia State House of Assembly |
onye nwe | Enyimba International F.C., Abia Warriors F.C. |
dochie | Imo State |
Asụsụ ọ na-asụ | Anaang, Asụsụ Ibuoro, Asụsụ ibibio, Itu Mbon Uzo, Nkari |
postal code | 440001 |
webụsaịtị | https://abiastate.gov.ng/ |
Akụ na ụba nke isiokwu | economy of Abia State |
udi maka maapụ | Category:Maps of Abia State, Nigeria |
Close
Abia State nola n'afo Imo State ru 1991, mgbe ndi government coro ya guzie ya state. Ndi Igbo bi na ya na nke ukwu.