Djibouti Telecom
Ụlọ ọrụ ekwentị Djibouti / From Wikipedia, the free encyclopedia
Djibouti Telecom (Djibouti Télécommunication Co.) bụ ụlọ ọrụ nke gọọmentị na-ahụ maka nkwukọrịta na obodo Djibouti, Djibouta. Ọ na-enye ọrụ ekwentị, ekwentị mpanaaka, ya nakwazi ịntanetị maka ọha na eze. Ụlọ ọrụ ahụ nwere isi ụlọ ọrụ ya n'isi obodo mba ahụ. Na ngwụcha afọ 2013 ụlọ ọrụ ahụ mechara kpughee ọrụ 3G ya na mba ahụ dum ma malitekwa na afo 2017 kpughee ozi 4G+. Isi onyinye ịntanetị nke ụlọ ọrụ ahụ maka ịntanetị na mba ahụ dum na-elekwasị anya ugbu a na ọrụ ADSL.
Quick Facts Industry, Headquarters ...
Industry | Telecommunications |
---|---|
Headquarters | Djibouti, Djibouti |
Products | Mobile services Internet services Fixed line Digital television |
Services | mobile,fixed line and broadband services |
Website | www.djiboutitelecom.dj |
Close
More information Ụlọ ọrụ mmepụta ihe, ọdịdị isi ụlọ ọrụ ...
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | telecommunications |
---|---|
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Djibouti |
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | ekwentị |
Close
Djibouti Telecom