Egwu Akporogwu/Ekperavu
Egwu omenala Igbo ama ama / From Wikipedia, the free encyclopedia
Agborogwụ ma ọ bụ Ekereavụ bụ egwu eji mara Ogorinawuibe, Umumbiri Oparanadim Ekwerazu, Ahiazu Mbaise n'Imo steeti. O bu omenala e Jiri mara obodo a nke ha na-ejie eme mmemmé. Dika ikwa ozu, ọṅụ nwa ma o bu igba akwukwo. O kariala otu narị afọ ejiri mara egwu a nke sitere na aka nnanna ndi obodo nwe egwu a. A na eji ekwe, ọyọ na akwa ndi ozo aku egwu Agborogwụ[1].
More information mba/obodo, ụdị ...
Close
Egwu Agborogwụ