Larry Sanger
From Wikipedia, the free encyclopedia
Larry Sanger (mù yá na 16 Julaị 1968) bula enyi Jimmy Wales. Ya na nwoke ahu bu nde bidoro Wikipedia. Mbu ha bido Wikipedia, ha nwela encyclopedia nola na Internet, adila kpo Nupedia.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Larry Sanger |
Aha ọmụmụ | Lawrence Mark Sanger |
Aha enyere | Lawrence, Mark |
aha ezinụlọ ya | Sanger |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Julaị 1968 |
Ebe ọmụmụ | Bellevue |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | philosopher, blogger, ọkà mmụta sayensị kọmputa, onye ọchụnta ego |
ụdị ọrụ ya | Ákọ na Uche |
onye were ọrụ | Bomis, Nupedia, Ohio State University, Citizendium |
ebe agụmakwụkwọ | Reed College, Ohio State University, Service High School |
ogo mmụta | Doctor of Philosophy |
Ebe obibi | Columbus |
Ọrụ ama ama | Wikipedia, Citizendium |
onye nwe | Citizendium |
adreesị ozi ịntanetị | mailto:sanger@watchknow.org |
webụsaịtị | https://larrysanger.org/ |
blọọgụ gọọmentị | https://www.larrysanger.org/, https://startthis.org/ |
akaụntụ weebụsaịtị na | Odysee |
Close
Na Maachị 15, 2007, Larry Sanger bidoro encyclopedia ozo ana-kpo Citizendium.