Medea Benjamin
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị America na onye edemede / From Wikipedia, the free encyclopedia
Medea Benjamin (onye a mụrụ Susan Benjamin; Septemba 10, 1952) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị America bụ onye ya na Jodie Evans na ndị ọzọ guzobere Code Pink. Ya na onye na-ekwuchitere ndi mmadu na onye edemede Kevin Danaher, mepụtara otu nkwado azụmahịa ziri ezi Global Exchange. Benjamin bụ onye Green Party na California n'afọ 2000 maka United States Senate.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
Aha enyere | Medea |
aha ezinụlọ ya | Benjamin |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Septemba 1952 |
Ebe ọmụmụ | Freeport |
Dị/nwunye | Kevin Danaher |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Spanish |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-akwado ikike mmadụ, political writer, peace activist, economist, environmentalist |
ebe agụmakwụkwọ | Tufts University, Freeport High School |
Ebe obibi | Washington, D.C. |
Ihe nrite | Gandhi Peace Award, US Peace Prize |
Close