Victoire Tomegah Dogbé
Prime Minister nke Togo (2020-ugbu a) / From Wikipedia, the free encyclopedia
Victoire Sidémého Dzidudu Dogbé Tomegah (amụrụ na ọnwa 23 Disemba na afọ 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba Togolese onye jere ozi dị ka praịm minista nke mba Togo kemgbe ọnwa 28 Septemba na afọ 2020. Ọ bụ nwanyị mbụ nwere ọfịs ahụ.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Togo |
Aha enyere | Victoire |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Disemba 1959 |
Ebe ọmụmụ | Badougbe |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Prime Minister of Togo |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lomé, Aarhus University, International Institute for Management Development |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Union for the Republic |
Close
Tupu ọ bụrụ onye isi gọọmentị, Tomegah Dogbé bụbu Minista nke Grassroots Development, Handicrafts, Youth and Youth Employment na Gọọmentị Komi Sélom Klassou na onye isi oche nke Onye isi ala Faure Essozimna Gnassingbé.[1][2]