Gael Jean Campbell-Young
From Wikipedia, the free encyclopedia
Gael Jean Campbell-Young (amụrụ n'afọ 1973, Carletonville ) bụ onye mba South Africa na-ahụ maka nhazi mkpara akwukwo na ime ihe nkiri. Ọ na-arụsi ọrụ ike na nyocha ihe gbasara mkpara akwukwo na South Africa ruo n'afọ 2007,ruo mgbe ọ kwagara mba Australia. Campbell-Young jikọtara aka chọpụta ụdị ọhụrụ nke Pearsonia (Fabaceae) ma bipụta nchọpụta ahụ na 2008. [1]
ụdịekere | nwanyị, nwoke |
---|---|
mba o sị | South Africa |
Aha ọmụmụ | Gael Jean Campbell |
Aha enyere | Gael, Jean |
aha ezinụlọ ya | Campbell |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1973 |
Ebe ọmụmụ | Carletonville |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | botanist, omee, botanical collector, onye nchikota akuko |
ebe agụmakwụkwọ | Rand Afrikaans University |
Ebe obibi | Malvern |
Ọ gara n'ihu na-arụ ọrụ ya na nyocha mpara akwukwo ma na-achụso ngalaba omumu di elu bu PhD na Mahadum Curtin [1] na mgbe oge nke njikwa nyocha na nkuzi agụmakwụkwọ tinyere ezumike nke ọ zụrụ na nka dị egwu, ọ tụgharịrị ọrụ ya n'ime njikwa Project nke ihe dị iche iche na ọrụ iji ala eme ihe. Kemgbe ọnwa Machị afọ 2020, e were ya n'ọrụ dị ka Project Officer - Short-Term Modular Housing Program for Bushfire Recovery Victoria, ngalaba nke gọọmentị steeti Victoria.
site afo 2013 Campbell-Young nwetara ozuzu n' ime ejije, iguputa ihe n' onyonyo,nakwa ide ejije . N' iganihu, o gbaputara ihe n' ime ejije, ejije di nkenke, nakwa ihe onyonyo akwuru ugwo ya tinyegasi ihe ndi ozo.[1]