Claudia Roden
From Wikipedia, the free encyclopedia
Claudia Roden CBE (née Douek ; amuru 1936) bu onye Egypt amuru onye ode akwukwo akwukwo nri na onye okachamara omenala sitere na agbụrụ Sephardi / Mizrahi . [1] [2] [3] [4] [5] [6] A maara ya nke ọma dị ka onye edemede nke akwụkwọ nri Middle Eastern gụnyere A Book of Middle Eastern Food, New Book of Middle Eastern Food and Arabesque — Sumptuous Food from Morocco, Turkey and Lebanon . [2] [3] [5] [7] [8]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
Aha enyere | Claudia |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1936 |
Ebe ọmụmụ | Cairo |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | Odee akwụkwọ, anthropologist |
ebe agụmakwụkwọ | Saint Martin's School of Art |
Ebe obibi | Hampstead Garden Suburb |
Ihe nrite | Prince Claus Award, Commander of the Order of the British Empire |
Close
Quick Facts
Claudia Roden |
---|
Close