Lauren Halsey
From Wikipedia, the free encyclopedia
Lauren Halsey (b. 1987 Los, Angeles, California) bụ ónyé America na-ese ihe n'oge a. Halsey na-eji ihe owuwu na nka ntinye iji gosipụta eziokwu nke ọbọdọ ukwu dị ka South Central, Los Angeles.[1]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
Aha enyere | Lauren |
aha ezinụlọ ya | Halsey |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1987 |
Ebe ọmụmụ | Los Angeles |
Ọrụ ọ na-arụ | omenkà |
Ọkwá o ji | artist-in-residence |
ebe agụmakwụkwọ | California Institute of the Arts, Yale University |
Ije | Afrofuturism |
webụsaịtị | http://www.laurenhalsey.com/ |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Metropolitan Museum of Art, Studio Museum in Harlem |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Close