Mbaise
From Wikipedia, the free encyclopedia
Mbaise bụ mpaghara obodo dị na steeti Imo na ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria . N'ime etiti ala Igbo, mpaghara ahụ gụnyere ọtụtụ obodo na obodo mepere emepe. Ọ bụ otu agbụrụ nke ụmụ amaala, nke alụmdi na nwunye jikọrọ. Ebe onu ogugu mmadu nwere ihe kariri otu puku n'otu skwer kilometa, Mbaise bu akuku odida anyanwu Afrịka kacha nwee onu ogugu; Onu ogugu ya n'afọ 2006 bụ Puku isii na iri na otu ,na narị abụọ na anọ Mbaise bụ mpaghara obodo dị na steeti Imo na ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria . N'ime etiti ala Igbo, mpaghara ahụ gụnyere ọtụtụ obodo na obodo mepere emepe. Ọ bụ otu agbụrụ nke ụmụ amaala, nke alụmdi na nwunye jikọrọ. Ebe onu ogugu mmadu nwere ihe kariri otu puku n'otu skwer kilometa, Mbaise bu akuku odida anyanwu Afrịka kacha nwee onu ogugu; Onu ogugu ya n'afọ 2006 bụ Puku isii na iri na otu ,na narị abụọ na anọ
Ahaa bụ "Mbaise" sitere na agbụrụ ise: Agbaja, Ahiara, Ekwereazu, Ezi na Ihite na Oke Uvuru . Ogbe ọchịchị atọ dị na Mbaise ruru ihe dịka narị anọ na anọ ; Aboh Mbaise gbara 185 km2 , Ahiazu Mbaise kpuchie 111 km2 , na Ezinihitte Mbaise kpuchiri 108 km2 . [1]